Christopher Lee
Ọdịdị
Christopher Lee
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
allegiance | Finland, Obodoézè Nà Ofú |
aha n'asụsụ obodo | Christopher Lee |
Aha ọmụmụ | Christopher Frank Carandini Lee |
aha enyere | Christopher |
aha ezinụlọ ya | Lee |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Mee 1922 |
Ebe ọmụmụ | Belgravia |
Ụbọchị ọnwụ ya | 7 Jụn 2015 |
Ebe ọ nwụrụ | London |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | heart failure |
Ebe olili | no value |
Ńnà | Geoffrey Trollope Lee |
Ńné | Estelle Maria Carandini |
nwanne | Xandra Carandini Lee |
Dị/nwunye | Birgit Kroencke |
nwa | Christina Lee |
Ikwu | Ian Fleming, Andrea Carandini, Guido Carandini |
Asụsụ obodo | Bekee |
ụdị ọrụ ya | video game industry, acting |
ebe agụmakwụkwọ | Wellington College, Summer Fields School |
Ebe obibi | London |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1948 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2015 |
so na | Mio in the Land of Faraway |
ọkwa agha | flight lieutenant |
conflict | Winter War, World War II, North African campaign, Allied invasion of Italy, Battle of Monte Cassino |
ngalaba agha | Royal Air Force, Home Guard, Finnish Army |
ụdị olu | bass |
ngwa egwu | olu egwụ |
ihe nkiri | Christopher Lee filmography |
webụsaịtị | http://www.ChristopherLeeWeb.com/index.php |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
Sir Christopher Frank Caradini Lee, CBE, CStJ, (27 nke Ọ́nwá 5, 1922 - 2015) bụ̀ ónyé onye Àlá Bekee bụ òmẹ́kà nà ọ̀bụ́ ábụ̀. nwa Lee bìdòrò ị́ mẹ̀ kà ndi ájọ̄ nà há màkàrì yá màkà ihnye ó mẹ̀rẹ̀ kà Kauntu Dracula nà úsòrò òzìjè nke Mmẹ-ójọ́ Anyịke. Ihnye ózọ́ mádu màrà ya màkà bụ kwa nwa Francisco Scaramanga nà òzìjè James Bond nke The Man with the Golden Gun (1974), Saruman nà òzìjè gbà àtọ́ The Lord of the Rings (2001–2003) nà òzì àtọ́ The Hobbit film (2012–2014), nà Count Dooku nà òzìjè nke ògụ àbúo nke Star Wars (2002, 2005).