Maggie Laubser
Ọdịdị
Maria Magdalena Laubser, nke ana akpọ Maggie Laubser (Ọmụmụ: 14 April 1886 – Ọnwụ: 17 May 1973)[1] bụ nwa ada nke si na obodo South Africa. Ona ese kwa ihe ma na asapụtakwa ihe nke osere na ihe nkonye. Ndi imerime mmadụ kwekọtara na Laubser na onye nke ana akpọ Irma Stern, bụ ndi webatara ihe osise nke bekee na akpọ Expressionism na South Africa.
Ebensìbịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Van Rooyen, Johann (1974). Maggie Laubser. Cape Town: Struik.