Kajola
Ọdịdị
Kajola
aha gọọmenti | kajola ![]() |
---|---|
mba/obodo | Naijiria ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 8°2′16″N 3°20′56″E, 8°1′35″N 3°21′27″E, 8°5′25″N 3°20′47″E ![]() |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi ![]() |
postal code | 202101 ![]() |
Kajola bụ ógbè Gọọmentị Obodo na Oyo Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ha dị n'obodo Okeho.
Obodo ndị ọzọ dị na okpúrù ọchịchị Kajola bụ Ilero, Imia, Ilua, Ayetoro-oke, Isemi ile, Iwere-oke, na Ilaji-oke.
O nwere mpaghara nke 609 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ nke 200,997 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Onye isi oche mbụ nke Gọọmentị Obodo bụbu Chief Michael Adegbite.
![](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/65/Okeho_Hill_01.jpg/220px-Okeho_Hill_01.jpg)
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 202.[1]
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.